Home JOBS WAEC Igbo Essay Questions and Answers 2023

WAEC Igbo Essay Questions and Answers 2023

WAEC Igbo Essay Questions and Answers 2023

Here you can find WAEC Igbo Essay Questions and Answers 2023.

IGBO WAEC Essay Questions 2023

(5a)
Igbo lzugbe bụ asụsụ lgbo jikorotara Igbo niile onu. Ọ bụ asụsụ nwa afọ Igbo ọbụla si obodo ọbụla ga-asu, a ghọta ya nke ọma. Ọ bụ ya ka e ji akuzi ihe n’ulọakwụkwọ ma jirikwa ya na-ede akwụkwọ ọgụgụ Igbo ọbụla.

NEW YEAR SALE

(5b)
(i) siisi – isii
(ii) ighu – iru
(iii) ani – ala
(iv) uno – ụlọ
(v) okpogho – ego
(vi) ekpem – ololo
(vii) afe – akwa

(5c)
(i) mmanya – ịṅụ
(ii) nnu – iracha
(iii) ala – ịzụ
(iv) akwa – iyi
(v) mmanụ – iracha
(vi) gari – iri

igbo
11a)

Ekpe bụ ihe onye nwụrụ anwụ hapụrụ were laa mmụọ. Ike ekpe bụ otu onye maọbụ mmadụ si kwuo ka ga esi kasa akụnụba ya ma ọ nwụọ. Mgbe ụfọdụ ọ bụghị sọ mgbe mmadụ dara na-ọrịa ka oji eke ekpe, mmadụ nwere ike ike ekpe mgbe ahụ sịrị ya ike.

11b)

Ihe ato Nwere Ike Ibute Ike Ekpe bu:
A) O buru na nwoke luru otutu nwaanyi ma mutakwa otutu umu, o lee anya na akunauba ya ga-esere ha
okwu ma o nwuo, o Keere ha ihe o nwere tupu onwu abia were ya.

b) O buru nwoke otu nwa ya anaghi elekota anya na ndu, o na-eke ekpe iji boo ya obo ihe o mere ya.

University Deals

Ch) Nwoke were otutu nwaanyi ma nwee nke o huru n’anya karisia, o na-agba mbo kee eke na ndu ka nwunye ya ahu keta oké n’ aka ya tupu o nwuo.

11c)

Primary School Deals

IHE DI ICHE ATP DI NA-IRI EKPE NA IKE EKPE
A)Onye na-eke ekpe bu one nwe ihe na-ekwu etu a ga-esi kee ihe ya na etui he ga-esi ga ma O buru na onwuo. Mana one na-eri ekpe bu onye ya na one nwuru anwu nwere uzo ha si metuta.

B)O bu onye di ndu na-eke ma na O bu mgbe mmadu nwuru ka aga-ekwu okwu iri eke ya.

Ch. Ike ekpe na-eme ka mkpuru obi one na-anwu anwu noro n’udo be iri eke na-eme ka ndi di ndu
nwee obianuri. Dgz.

(2ai)
Udaume ihu bu mkpuruedemede ndi eji ọnụ oghere akpọpụta. Mgbe a na akpọpụta ha, uda ha na-esi n’ọnụ oghere oghe nke ọma were na-apụta.

Udaume azụ bu udiri udaume mkpuruedemede na-esi n’azụ ime ọnụ ghere oghe were na-adaputa

(2aii)
Omumatu anọ Udaume ihu bu ndi a: i, a, ị na e.

Omumatu ano Udaume azu bu ndi a: ụ, ọ, u na o

(2bi)
Ndakorita udaume putara na udaume mfe niile na-adokorita ebe udaume aro niile na-adokoritakwa.

(2bii)
I – alo
II – akaike
III – oroma
V – akamu
VI – agidi
VII – afọ ime
VIII – dinta
IX – iwuala
XI – okwuasi
XII – akaebe

Igbo WAEC Answers 2023

(11a)
Ekpe bụ ihe onye nwụrụ anwụ hapụrụ were laa mmụọ. Ike ekpe bụ otu onye maọbụ mmadụ si kwuo ka ga esi kasa akụnụba ya ma ọ nwụọ. Mgbe ụfọdụ ọ bụghị sọ mgbe mmadụ dara na-ọrịa ka oji eke ekpe, mmadụ nwere ike ike ekpe mgbe ahụ sịrị ya ike.

(11b)
Ihe ato Nwere Ike Ibute Ike Ekpe bu:
A) O buru na nwoke luru otutu nwaanyi ma mutakwa otutu umu, o lee anya na akunauba ya ga-esere ha
okwu ma o nwuo, o Keere ha ihe o nwere tupu onwu abia were ya.
b) O buru nwoke otu nwa ya anaghi elekota anya na ndu, o na-eke ekpe iji boo ya obo ihe o mere ya.
Ch) Nwoke were otutu nwaanyi ma nwee nke o huru n’anya karisia, o na-agba mbo kee eke na ndu ka nwunye ya ahu keta oké n’ aka ya tupu o nwuo.

(11c)
IHE DI ICHE ATP DI NA-IRI EKPE NA IKE EKPE
A)Onye na-eke ekpe bu one nwe ihe na-ekwu etu a ga-esi kee ihe ya na etui he ga-esi ga ma O buru na onwuo. Mana one na-eri ekpe bu onye ya na one nwuru anwu nwere uzo ha si metuta.
B)O bu onye di ndu na-eke ma na O bu mgbe mmadu nwuru ka aga-ekwu okwu iri eke ya.

Ch. Ike ekpe na-eme ka mkpuru obi one na-anwu anwu noro n’udo be iri eke na-eme ka ndi di ndu
nwee obianuri.*

Igbo WAEC Objectives Answers 2023

IGBO-OBJ
1-10: ABADBCDBAA
11-20: CCBADBACDA
21-30: CDBDACDDCA
31-40: ABDAABAADA
41-50: DCDDDCCCDD
51-60: BCBCCDBDDA
SOLVED BY NKLEFF

5K Store

Kindly drop your comment here